Locuteur: James
Langue Igbo | wiki ethnologue |
Famille des langues Nigéro-congolaise | wiki |
Écriture latin | scriptsource |
Église catholique (romaine) | wiki |
Signe de la Croix
Na-Aha-Na, Na-Nwa, Na-Muo-Nso. Amen
Notre Père
Nna anyi no n'eluigwe.
Ka otito diri aha gi.
Ka ochichi gi bia,
ka e mee uche gi n uwa ka e si eme ya n'eluigwe.
Nye anyi tata, nri nke ubochi anyi.
Gbaghara anyi mmehie anyi ga dika anyi si
gbaghara ndi mehiere anyi.
E kwena ka anyi kwenye na nlanye,
ma zoputa anyi n'ajo ihe.
Amen
Je vous salue Marie
Ekele Maria, juputere na gratia.
Oseburuwa nonyere gi,
I di ngozi n'etiti ikporo nile,
o diazi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu.
Maria di aso nne nke chukwu
riowara anyi bu ndi njo aririo,
kita n'oge onwu anyi.
Amen
Gloire au Père
Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso,
otu odi na izizi na kita, n'ekpo nine n'uwa ebebe.
Amen
Symbole des Apôtres
Ekwem na chukwu, nna onye pulu ime ife nine,
onye kelu enuigwe na ani,
nya na Jesu Kristi, so ofu Nwa ya eze anyi,
onye atulu ime ya site n'ike nke muo nso,
amua ya na Virgin Maria,
ota afufu n'oge nke Pontus Pilate akpodo ya n'obe,
O nwua, enie ya ozida na muo,
olu na mbosi nke ito osikwa na ndi nwuluanwu puta,
orogo na enu igwe,
onodu naka nri chukwu nna onye pulu ife nine.
Ne ebe afu ka oga esibia,
g'ikpe ndi di ndu na ndi nwulu anwu ikpe.
Ekwem na Muo-Nso,
na nzuko nso katolik na mmeko nke ndi nso
na mgbaghalu nke njo,
na mbinite na onwu nke aru,
na ndu ebebe. Amen