Mluvčí: James

Jazyk Igboština wiki ethnologue
Nigerokonžská jazyková rodina wiki
latinské písmo scriptsource
Římskokatolická církev wiki

Znamení kříže

Na-Aha-Na, Na-Nwa, Na-Muo-Nso. Amen

Otčenáš

Nna anyi no n'eluigwe. Ka otito diri aha gi. Ka ochichi gi bia, ka e mee uche gi n uwa ka e si eme ya n'eluigwe. Nye anyi tata, nri nke ubochi anyi. Gbaghara anyi mmehie anyi ga dika anyi si gbaghara ndi mehiere anyi. E kwena ka anyi kwenye na nlanye, ma zoputa anyi n'ajo ihe. Amen

Zdrávas Maria

Ekele Maria, juputere na gratia. Oseburuwa nonyere gi, I di ngozi n'etiti ikporo nile, o diazi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu. Maria di aso nne nke chukwu riowara anyi bu ndi njo aririo, kita n'oge onwu anyi. Amen

Sláva Otci

Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso, otu odi na izizi na kita, n'ekpo nine n'uwa ebebe. Amen

Apoštolské vyznání víry

Ekwem na chukwu, nna onye pulu ime ife nine, onye kelu enuigwe na ani, nya na Jesu Kristi, so ofu Nwa ya eze anyi, onye atulu ime ya site n'ike nke muo nso, amua ya na Virgin Maria, ota afufu n'oge nke Pontus Pilate akpodo ya n'obe, O nwua, enie ya ozida na muo, olu na mbosi nke ito osikwa na ndi nwuluanwu puta, orogo na enu igwe, onodu naka nri chukwu nna onye pulu ife nine. Ne ebe afu ka oga esibia, g'ikpe ndi di ndu na ndi nwulu anwu ikpe. Ekwem na Muo-Nso, na nzuko nso katolik na mmeko nke ndi nso na mgbaghalu nke njo, na mbinite na onwu nke aru, na ndu ebebe. Amen